Leviticus 3:6
6
“ ‘Ọ bụrụ na onyinye aja udo a na-achụrụ
Onyenwe anyị
bụ site nʼigwe ewu maọbụ atụrụ, ọ ghaghị ịbụ mkpi maọbụ nne ewu na-enweghị ntụpọ.
Copyright information for
IboBIU